Sayensi chọpụtara na onye bu nje nwee achọpụtanje, ahụ na-esi ha ike, há enweghị ike ibunye onye ọzọ HIV. maọbụ Achọpụntanje =ebufenje (U=U)
Nke a bụ mbọ dị mkpa a gbara gbasara HIV. Nke a pụtara na ndị bu HIV ma nwee achọpụtanje agaghị atụ ụjọ maka ibufe onye ọzọ nje. Ndị bu HIV ga-eso kpochapụ ya maọbụrụ na ha ana-añụchi ọgwụ ha anya.
Gáa na www.uequalsu.org. (Ebenduga asụsụ Bekee).