A naghị achọpụta nje n'ahụ mmadụ mà onye ahụ na-ańụ ọgwụ ya nke ọma. Ọ na-azọdanje nke na ị gáa nnyocha ahụ a naghị ama na i bu nje.
Sayensi kwuru na ọ bụrụ na mmadụ enwee achọpụtanje, ahụ ga-esi ya ike, o nweghịkwa ike ibunye mmadụ nje HIV. maọbụ achọpụntanje =ebufenje.
Mmadụ ga-anọgide nwee achọpụtanje ogologo oge maọbụrụ na ọ na-ańụchi ọgwụ ya anya.
Mmadụ inwe achọpụtanje apụtaghị na ọ gbakeela na nje HIV, mana ọ na-egbochi nje HIV.
Ụfọdụ ndị nwere nje HIV enweghị achọpụtanje. Há ga-enwenwu mmekọahụ mà hả jiri ihe mgbochi dịka Kọndọm maọbụ PreP.
Gaa na TheBody maọbụ na www.UequalsU.org maka inweta ntuziaka. (Ebenduga asụsụ Bekee )