Isi n'ọnụ enwe mmekọahụ enweghị ike ibunye mmadụ nje HIV ma e jiri ya tunyere isi n'ike nakwa n'ikpu enwe mmekọahụ, mana nje a nwere ike banye gị n'ahụ site n'ebe nwere oghere maọbụ ọnya. E nweela nchọpụta maka ndị si n'ọnụ bute nje HIV mana ọ na-esikari ike.
Ị chọọ ịmatakwu, lee anya ebe a. (Ebenduga asụsụ Bekee).