Ọ bụghị mmadụ niile nwere ahụ nwoke na nwaanyị nwere homonu dịka ụzọ isi mata maọbụ nwoke ka ọ bụ nwaanyị mana ọ dị otu ahụ n'ụfọdụ. E nweghị mmekọrịta n'etiti homonu nnochi nakwa PrEP.
Kirie vidio a dị otu minit na Greater Than AIDS ma mụtakwuo ihe. (Ebenduga asụsụ Bekee)