Nsusuọnụ, ịgbọ ncha nakwa ndịdaka anaghị enwe ụzọ mbute nje HIV. Isi n'ọnụ enwe mmekọahụ, ejizighị kọndọm, nakwa isi n'otule jiri kọndọm enwe mmekọahụ na-enwe obere ụzọ maka nje HIV. Mana ejighị kọndọm nakwa isi n'otule enwe mmekọahụ n'ejighị kọndọm na-ebute nje HIV ozugbo.
Nke a bụ maka HIV ọ bụghị ọrịa mmekọahụ ndị ọzọ dịka sifilis, gonoria, chamidia nakwa hepataịtis.